English (en)
Outbox
An outbox refers to a feature or
folder in various communication
platforms, such as email clients
or messaging applications, where
your outgoing messages are
temporarily stored before being
sent to the recipient.
An outbox is the location or
folder where e-mail is stored
before being sent.
Other languages: Hausa, Yoruba
Related terms
Igbo (ig)
- Igbe ozinzipu
Decomposition: Igbe ozinzipu - Outbox: Igbe - box; Ozinzipu - outgoing message. E.g. Lee ma ozi ahụ ọ dị n'igbe ozinzipu..
[Total: 0 Average: 0]
- Igbe nchekwa ozi n'apụ́ apụ
Decomposition: Outbox -Igbe nchekwa ozi n'apụ́ apụ: Igbé -box; Nchékwa - stored; ozi n'apụ́ apụ - outgoing message. E.g. Lee anya n'ime ìgbe nchekwa ozi n'apụ́ apụ gị maka ozi ndị ana ezipụghị ezipụ.
[Total: 0 Average: 0]
- Ozi ana ezipụghị ezipu Igbé
Decomposition: Outbox - ozi ana ezipụghị ezipu Igbé
[Total: 0 Average: 0]
- Igbe mbupu ozi
Decomposition: Igbe mbupu ozi - the box from where messages are sent out. Igbe mbupu ozi bụ ngwa ebe ozi dịgasị iche iche, dịka ozi na (agara onye na-anọ obere oge tupu e zigara ha onye nwe ha.
[Total: 0 Average: 0]