Parsing

English (en)

Parsing
Parsing in programming is to extract
information, usually syntactically, 
and analyse it by breaking down the 
structured data into individual 
components to understand or process 
it.

Other languages: Hausa, Yoruba

Related terms

Igbo (ig)

  • Mgbarisi n'ihe emereme

Decomposition: Mgbarisi n'ihe emereme - Mgbarisi pụtara ikowachasi ozi a haziri ahazi na nkebi ha iji aghọta ma ọ bụ dozie ya.

[Total Votes: 0]

  • Nkerisi/Mgbarisi ozi

Decomposition: Parsing: Nkerisi/Mgbarisi ozi (Breaking down of information into smaller units). E.g. Kerisie Ozi ahu n'ibe n' ibe ka I nwee ghọta ya.

[Total Votes: 0]

  • Ntule ozi

Decomposition: Ntule ozi - to examine/ analyze information. E.g. Tulee ahiriokwu a ma chọpụta ụdị ya.

[Total Votes: 0]

  • Nnyocha ozi

Decomposition: Nnyocha ozi - to check, examine and analyze information. E.g. Nyochaa okwu ndị a n'otu n'otu.

[Total Votes: 0]

 

    Please break down the word into its constituent parts to understand its meaning. Which base/root words, affixes, and/or prefixes are combined to form this term?

    Scroll to top