English (en)
Animate Animate means to bring drawings or characters to life by creating movement. This is done through a series of images or frames that, when played in sequence, create the illusion of motion.
Other languages: Hausa, Yoruba
Related terms
Igbo (ig)
- Itinye ndụ n'ihe eserese/ ihe n'adịghị ndụ
Decomposition: Animate - itinye ndụ n'ihe eserese/ ihe n'adịghị ndụ (To put life in drawings and inanimate objects)
[Total: 0 Average: 0]
- Itinyendụ
Decomposition: Animate - Itinyendụ. Itinye - to add; Ndụ - life; Itinyendụ - to add life
[Total: 0 Average: 0]
- Ime ka ihe eserese megharịa ahụ ka mmadụ
Decomposition: Animate - ime ka ihe eserese megharịa ahụ ka mmadụ (To put life in inanimate objects)
[Total: 0 Average: 0]
- Mee mmegharị ahụ
Decomposition: Mee mmegharị ahụ. Mee mmegharị ahụ - cause (something) to move its body or components
[Total: 0 Average: 0]
- Tinye na mmegharị ahụ
Decomposition: Tinye na mmegharị ahụ. Tinye na mmegharị ahụ - put (something) in motion.
[Total: 0 Average: 0]
- Tinyendụ
Decomposition: Animate - Tinyendụ (Give life to something)
[Total: 0 Average: 0]