Animator

English (en)

Animator
A person skilled in the practice 
of animation.

Other languages: Hausa, Yoruba

Related terms

Igbo (ig)

  • Onye ọlụ ya bụ itinye ndụ n'ihe eserese na ìhè ndị n'adịghị ndụ

Decomposition: Onye ọlụ ya bụ itinye ndụ n'ihe eserese na ìhè ndị n'adịghị ndụ  (One whose work is to bring to life drawings and inanimate characters)

[Total: 0 Average: 0]

  • Onye Nkà N'omume Itinyendụ

Decomposition: Onye Nkà N'omume Itinyendụ.  Ònye Nkà - one skilled; N'omume Itinyendụ - in adding life to something

[Total: 0 Average: 0]

  • Onye ọrụ ya bụ itinye ndụ n' eserese na ìhè ndị n'adịghị ndụ

Decomposition: Onye ọrụ ya bụ itinye ndụ n' eserese na ìhè ndị n'adịghị ndụ (One whose work is to make drawings have  life )

[Total: 0 Average: 0]

  • Onye Ṅkà maka ntinyendụ n'eserese

Decomposition: Onye Ṅkà maka ntinyendụ n'eserese. Onye Ṅkà - Someone Who is skillled in something; Maka - for; Ntinyendụ - act of putting life; N'eserese - in drawings/pictures/photos

[Total: 0 Average: 0]

  • Onye ntinye eserese na mmegharị ahụ

Decomposition: Onye ntinye eserese na mmegharị ahụ (One who puts drawings in motion)

[Total: 0 Average: 0]

  • Otinyendụ

Decomposition: Otinyendụ (A person who gives life to something)

[Total: 0 Average: 0]

 

    Log Your Own Term

    Do you think there could be a better term for the above? Please log your suggestion here.

    Scroll to top