Fluid Dynamics

English (en)

Fluid Dynamics
Study of fluids in motion and 
their interactions.

Other languages: Hausa, Yoruba

Related terms

Igbo (ig)

  • Ọmụmụ ụdị mmiri, mgbanwe ya na mmekọrịta há

Decomposition: Ọmụmụ ụdị mmiri, mgbanwe ya na mmekọrịta há. Ọmụmụ - study; Ụdị mmiri - in liquid form ( ie fluids); Mgbanwe ya - the dynamics; Mmekọrịta há -  their interactions. The study of fluids, their dynamics and their interactions.

[Total Votes: 0]

  • Ọmụmụ gbasara ndị ka mmiri na mmekọ ya

Decomposition: Fluid - ndika mmiri; Dynamics - mgbanwe; Ọmụmụ gbasara ndị ka mmiri na mmekọ ya

[Total Votes: 0]

  • Mmegharịahụ nke ihe na-ehugharị ehugharị

Decomposition: Mmegharịahụ nke ihe na-ehugharị ehugharị. Mmegharịahụ - making movement; Nke ihe - of something /or concerninng something; Na - ehugharị ehugharị - that flows like liquid/moves like liquid

[Total Votes: 0]

 

    Please break down the word into its constituent parts to understand its meaning. Which base/root words, affixes, and/or prefixes are combined to form this term?

    Scroll to top