English (en)
Animator A person skilled in the practice of animation.
Other languages: Hausa, Yoruba
Related terms
Igbo (ig)
- Onye ọlụ ya bụ itinye ndụ n'ihe eserese na ìhè ndị n'adịghị ndụ
Decomposition: Onye ọlụ ya bụ itinye ndụ n'ihe eserese na ìhè ndị n'adịghị ndụ (One whose work is to bring to life drawings and inanimate characters)
- Onye Nkà N'omume Itinyendụ
Decomposition: Onye Nkà N'omume Itinyendụ. Ònye Nkà - one skilled; N'omume Itinyendụ - in adding life to something
- Onye ọrụ ya bụ itinye ndụ n' eserese na ìhè ndị n'adịghị ndụ
Decomposition: Onye ọrụ ya bụ itinye ndụ n' eserese na ìhè ndị n'adịghị ndụ (One whose work is to make drawings have life )
- Onye Ṅkà maka ntinyendụ n'eserese
Decomposition: Onye Ṅkà maka ntinyendụ n'eserese. Onye Ṅkà - Someone Who is skillled in something; Maka - for; Ntinyendụ - act of putting life; N'eserese - in drawings/pictures/photos
- Onye ntinye eserese na mmegharị ahụ
Decomposition: Onye ntinye eserese na mmegharị ahụ (One who puts drawings in motion)
- Otinyendụ
Decomposition: Otinyendụ (A person who gives life to something)