English (en) Dynamic Balance Condition where the center of mass is aligned with the axis of rotation. Other languages: Hausa, Yoruba Related terms Igbo (ig) Nkwudo ma na-emeghari Decomposition: Nkwudo ma na-emeghari - Movement but stead in position Nkwudo megharị Decomposition: Nkwudo megharị
Category: Engineering
Drilling Machine
English (en) Drilling Machine Equipment used for drilling holes in materials. Other languages: Hausa, Yoruba Related terms Igbo (ig) Ngwaọrụ/igwe mkpọpu ihe Decomposition: Ngwaọrụ/igwe mkpọpu ihe. Ngwaọrụ - Equipment; Igwe - machine; Mkpọpu ihe - for opening or drilling things. E.g Anyị zụtara ìgwè mkpọpu ihe ọhụrụ -We bought a new drilling machine.. Igwe e ji...
Design Engineering
English (en) Design Engineering Discipline focused on designing and optimizing mechanical systems. Other languages: Hausa, Yoruba Related terms Igbo (ig) Ọrụ Mmepụta Eserese Ọdịdị Ihe Decomposition: Ọrụ Mmepụta Eserese Ọdịdị Ihe - The work or activity of producing designs for a structure or any other thing. Usoro mmepụta eserese ọdịdị ihé màkà ìgbo mkpa dị...
Deformation
English (en) Deformation Change in shape or size of a material under applied forces. Other languages: Hausa, Yoruba Related terms Igbo (ig) Nrụrụ / mmebi Decomposition: Nrụrụ / mmebi. E.g. Elu ụlọ ahụ nwere nnukwu nrụrụ n'ihi Nnukwu osisi dara n'elu ya - The roof went through a noticeable deformation due to the large tree that...
Crankshaft
English (en) Crankshaft A shaft that converts reciprocating motion to rotational motion. Other languages: Hausa, Yoruba Related terms Igbo (ig) Igwe Mgbagọ Kentụgharị Decomposition: Igwe Mgbagọ Kentụgharị - Bent rod that rotates. Ndụgharị igwe Decomposition: Ndụgharị igwe - Mover of machine
Coolant
English (en) Coolant A fluid used to remove heat from an engine or machine. Other languages: Hausa, Yoruba Related terms Igbo (ig) Mmiri njụ onyi Decomposition: Mmiri njụ onyi. E.g. Gbanye mmiri njụ onyi ahụ n'ime njin moto ohụrụ ahụ - Pour the coolant into the new car's engine. Ihe ọwụwụ kenjụoyi Decomposition: Ihe ọwụwụ kenjụoyi....
Centrifugal Force
English (en) Centrifugal Force Force that acts outward on a body moving in a circular path. Other languages: Hausa, Yoruba Related terms Igbo (ig) Ikuku ike etiti nke okirikiri na - adị N'ọ́dụ̀dụ̀ Decomposition: Ikuku ike etiti nke okirikiri na - adị N'ọ́dụ̀dụ̀. Ìkùkù ike - directed force; Etiti - Centre / middle; Nke okirikiri...
Compression Ratio
English (en) Compression Ratio Ratio of the maximum to minimum volume in a combustion chamber. Other languages: Hausa, Yoruba Related terms Igbo (ig) Okèrè /ogo mgbalielu Decomposition: Okèrè /ogo mgbalielu. Okèrè/ogo - level/ratio; Mgbalielu - maximum; Mgbatuala - minimum; Ekwu- chamber; Òkpomọ́kụ́ - combustion. E.g. Na mgbatala nke ekwu òkpomokụ́.
Combustion chamber
English (en) Combustion chamber An enclosed space in which combustion takes place, especially in an engine. Other languages: Hausa, Yoruba Related terms Igbo (ig) Ọnụ ụlọ mmebe okpomọkụ n'ime njin Decomposition: Ọnụ ụlọ mmebe okpomọkụ n'ime njin. Ọṅụ úlọ - Chamber; Mmebe okpomọkụ - Where heat is produced; N'ime njin - inside the engine. The chamber where...
Camshaft
English (en) Camshaft A shaft with cams that controls the timing of valve openings in an engine. Other languages: Hausa, Yoruba Related terms Igbo (ig) Ọchịkwa oge mmeghe Decomposition: Ọchịkwa oge mmeghe - that which controls the timing of an opening