Offline (outside of the Internet)

English (en)

Offline (outside of the Internet)
Other times, “offline” is a more 
permanent descriptor, referring 
to something that is only found 
in the “offline” world.

Other languages: Hausa, Yoruba

Related terms

Igbo (ig)

  • Kwụ n'ọwa 

Decomposition: Kwụ n'ọwa  - being on line. Kwụ n'ọwa pụtara na kọmputa ma ọ bụ ngwa ọrụ ma ọ bụ mmadụ nwere njikọ nke ya na ngwa ọrụ, ọ na-abụkarị nke ya na ọwa ozi.

[Total Votes: 0]

  • N'ihe

Decomposition: N'ihe - in real life

[Total Votes: 0]

  • Anọghị na ịntanet

Decomposition: Offline ( outside the internet) - Anọghị na ịntanet ( Ịga enweta Ozì a nanị mgbe ị́noghị́ na ịntanet)

[Total Votes: 0]

  • Akwụnyeghị n'ikuku

Decomposition: Akwụnyeghị n'ikuku - Not connected in the internet network

[Total Votes: 0]

  • Akwughi n'ọwa

Decomposition: Offline -  Akwughi n'ọwa (na-abụghị nke kọmputa) Bụ nke kacha bụrụ nkọwa nke ihe Ọbụla na-adịghị abata n'ime ụwa ọwa ozi.

[Total Votes: 0]

    Please break down the word into its constituent parts to understand its meaning. Which base/root words, affixes, and/or prefixes are combined to form this term?

    Scroll to top